?F?D? ND?ICHE D? N’ETITI OLUND? ENUGU EZIKE NA IGBO IZUGBE

Authors

  • S. O. Ezeomeke Federal College of Education, Ehaamufu, Enugu State

Abstract

Isiokwu nch?p?ta a b? “?f?d? Ndíiche d? N’etiti ?d?d??dass?s? Olund? Enugu Ezike na Igbo Izugbe”. Iji mee nch?p?ta a nke ?ma, any? lebara anya
n’?t?t? akw?kw? nd? mmad? derela gbasara olund? na Igbo Izugbe. Na nch?p?ta any?, any? gh?tara na ? b? site n’olund? a nabatara ka e ji enweta
as?s? Igbo Izugbe. Olund? Enugu Ezike ab?gh? as?s? nke aka ya kama ? b? otu n’ime ?t?t? olund? d? n’as?s? Igbo Izugbe. ? b? ezie na Enugu Ezike
b? obodo buru nnukwu ibu, ? b?kwa eziokwu na obodo ah? an?gh? n’etiti ala Igbo ebe as?s? Igbo Izugbe na-ekpo ?k? mana ha b? nd? Igbo, b?r?
nd? na-as? Igbo n’agbanyeghi na ha nwere ?daume itoolu ebe Igbo Izugbe nwere asat?. E lebawa olund? nd? ?z? d? n’Igbo Izugbe ma ? b? n’as?s? ?
b?la anya, a ga-ah? nd?iche. ? b?gh? n’ihi nd?iche nd? ah? ga-eme ka a kpachap? olund? ah? n’ebe as?s? Izugbe ah? d?. Ha ka n?kwa n’as?s?
Izugbe ah?. ? b? nke a mere any? ji kpebie na olund? Enugu Ezike akw??r?gh? onwe ya d? ka as?s? nke aka ya kama ? b? as?s? Igbo.

Downloads

Published

2020-03-17

Issue

Section

Articles