AG?MAG? IGBO NA EKERECHI: NNYOCHA AB? EKERECHI A H??R? N’IJE ?WA

Authors

  • Nkoli Mercy Nnyigide Department of Igbo, African and Asian Studies Nnamdi Azikiwe University, Awka Anambra State, Nigeria

Abstract

Ab? Igbo b? otu n’ime ngalaba ag?mag? Igbo. ?f?d? nd? odeab? Igbo na-esite n’ab? ha ezip?ta ekerechi d? iche iche. N’agbanyegh? na nd? odeab? Igbo na-ezip?ta ?t?t? ekerechi n’?r? ha, nch?p?ta na-egosi na ?f?d? nd? ?kamm?ta ag?mag? Igbo, nd? nt?le, nd? nk?zi na ?m? akw?kw? kara nwe
mmas? n’inyocha ihe nd? ?z? a na-ezip?ta n’ab? Igbo d? ka ihe gbasara nd?r?nd?r? ?ch?ch?, jenda, ekpemekpe, omenaala, usoro ?ch? nta ak?na?ba na ?haobodo, dgz. Nke a na-egosi na nd? a enwekebegh? mmas? n’inyocha ekerechi d? iche iche a na-ezip?ta n’ab? Igbo. Ebumnuuche nch?cha
a b? ka a ch?p?ta ma o nwere mmek?r?ta d? n’etiti ag?mag? Igbo, ?kachas? ab? ederede Igbo na ekerechi. Na nch?cha a, e sitere n’akw?kw? ab? Igbo a kp?r? Ije ?wa h?r? ab? nd? a: “?nwa” na “Mmiri Ozuzo”. A gbasoro usoro at?t? nnyocha ag?mag? kegburugburu, ya b? ekokritisizim
n’inyocha ab? ekerechi nd? a h??r?. Site na nt?cha e mere, nwanch?cha ch?p?tara na e nwere mmek?r?ta n’etiti ag?mag? Igbo, ?kachas? ab? Igbo na ekerechi. Nwanch?cha ch?p?takwara na ab? ederede Igbo b? ngalaba ag?mag? Igbo nd? odeab? na-agbadokar? ?kw? na ya ezip?ta ekerechi. A
ch?p?takwara na ?f?d? nd? odeab? Igbo na-esite n’ab? ha too ekerechi, zip?ta nkamma ha na mmek?r?ta d? n’etiti mmad? na ekerechi. A na-at? anya na a ga-esite na nch?cha a mee ka mmek?r?ta a d? n’etiti ag?mag? Igbo, ekerechi, mmad? na gburugburu ya dowaga nd? ntule, nd? ?g??, nd? nk?zi
na ?m? akw?kw? anya. 

Downloads

Published

2021-01-12

Issue

Section

Articles