AMỤMAMỤ 6-3-3-4 NA ỌNỌDỤ ASỤSỤ N’ỤLỌ AKWỤKWỌ SEKỌNDỊRỊ

Authors

  • Peace Ebere Udensi Humanities Unit, School of General Studies,University of Nigeria, Nsukka
  • Joy Ifeadikanwa Obayi Humanities Unit, School of General Studies, University of Nigeria, Nsukka

Keywords:

Asụsụ Igbo, Amụmamụ asụsụ Igbo, Amụmamụ 6-3-3-4

Abstract

Asụsụ Igbo bụ asụsụ agaghị  ahapụ ahapụ n’obodo Naijịrịa. Nchá»cha a lebara anya na “Amụmamụ 6-3-3-4 Na Ọná»dụ Asụsụ n’Ụlá» Akwụkwá» Seká»ndịrịâ€. Amụmamụ 6-3-3-4 bụ usoro ewepụtara nke na-achịkwa usoro á»mụmụ na obodo Naijịrịa, nke gụnyere ịgụ primari afá» isii, gaa seká»ndịrị nta afá» atá», gụỠseká»ndịrị ukwu afá» atá» ma gakwa mahadum gụỠafá» aná». Usoro á»mụmụ a kwesịrị ka a na-agbaso ya dị ka o kwesịrị. Mbunuche ndị nchá»cha bụ ịchá»pụta ka e si agbaso usoro amụmamụ a bụ 6-3-3-4 n’Aba, Abia steeti, iji mee ka amụmamụ asụsụ Igbo gaa n’ihu dị ka o kwesiri. Ọ ga-achá»kwa ịmata ebe anaghị eme nke á»ma nakwa usoro ka mma iji kụzie asụsụ á»kachasị n’ụlá» akwụkwá» seká»ndịrị. A na-ahụta na, á»mụmụ asụsụ Igbo anaghị aga n’ihu dị ka o kwesịrị n’ihi na ụfá»dụ ụlá» akwụkwá» anaghị akụzi asụsụ n’ụlá» akwụkwá» ha ebe ndị nke na-akụzi ya, enweghị ndị nkụzi tozuru oke, nakwa ngwa nkụzi zuru oke maka nkụzi asụsụ. Ọzá», ụfá»dụ ndị nkụzi asụsụ Igbo anaghị agbaso ihe ndị e depụtara na ká»rịkụlụm maka nkụzi. Nke a mere n’á»tụtụ ụmụ akwụkwá» seká»ndịrị anaghị enwe ike ịsụ ma á» bụ dee asụsụ Igbo. Ọ bụ nsogbu ndị a kpaliri mmụỠndị nchá»cha ime nchá»cha a, iji chá»pụta ụzá» e nwere ike iji mee ka á»mụmụ asụsụ Igbo n’ụlá» akwụkwá» seká»ndịrị gaa n’ihu dịka o kwesiri. Usoro a gbasoro wee nweta njatule e ji mee nchá»cha a bụ site na njụmaza. Ndị nchá»cha ji ndị nkụzi 83 ná» n’ụlá»akwụkwá» 26 dị n’Aba, Abia steeti mee nchá»cha a. Site na nchá»cha a, ndị nchá»cha chá»pụtara na ndị nkụzi ụfá»dụ anaghị eme ihe ha kwesịrị ime n’ihi na ha na-ahapụikụzi ihe dị na ká»rịkụlụm ma há»ro naanị ndị diiri ha mfe. Nchá»cha a bunyekwara uche ihe ga-eme ka amụmamụ a gaa n’ihu dị ka ndịa: O kwesiri ka gá»á»menti Abia steeti na gá»á»menti etiti, bụ ndị na-ahụ maka mmụta gbaa mbá» ihụ na a na-akụzi ihe ndị dị na ká»rịkụlụm dị ka o kwesiri site n’ime nnyocha ndị nkụzi na aká»rá»ngwa nkụzi. Ndị gá»á»menti ga-agba mbá» ikwalite ụlá» akwụkwá» site n’ime ka ha nweta aká»rongwa na ngwa nkụzi ha chá»rá» nke ga-eme ka nkụzi na-aga n’ihu dị ka o kwesịrị.

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

ASỤSỤ/LINGWISTIKS