ỊGBA N’IRO NA MMETỌ UGWU NWAANYỊ N’AKWỤKWỌ NDỊ A HỌỌRỌ

Authors

  • Judith Chinenye Okafor Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka Na Eshia Mahadun Nnamdị Azikiwe, Awka
  • Chidimma Anthonia Ejioforbiri Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka Na Eshia Mahadun Nnamdị Azikiwe, Awka

Abstract

Alụmalụ bụ ezi njiká» juputara n’udo, ịhụnanya na anụrị. Mana n’ụwa anyị ná» taa, njiká» a bụzị nke juputara n’á»gbaaghara na katakata. Nke a bụ n’ihi nnukwu ajá» agwa ịgba n’iro nke ụfá»dụ ụmụ nwaanyị lụrụ di na-akpa. Nchá»cha a lebara anya n’inyochapụta á»ná»dụ ịgba n’iro di ka o si pụta ihe n’Isi Akwụ Dara N’Ala, na Onye Chi Ya Akwatughi. Ebumnuche anyị bụ ịchá»pụta ihe na-ebute á»ná»dụ dị otu a. Ọzá» bụ ịchá»pụta ụdị nsogbu na-esi n’ịgba n’iro apụta. Ebumnuche á»zá» bụ ịchá»pụta ụzá» a ga-esi gbochilata agwa dị otu a n’ala Igbo. Usoro a gbasoro wee mee nchá»cha a bụ usoro sá»vee. E ji Atụtụ Nnyocha Akparamagwa wee nyochaa akwụkwá» agụmagụ ndị a há»á»rá». Anyị chá»pụtara na ihe na-ebute á»ná»dụ di otu a bụ nsogbu na-adapụtara mmadu, oke á»chịchá» na enweghi ndidi. Nsogbu ịgba n’iro na-ebute dị ka nchá»cha a si chá»pụta bụ ihe isiike, mkpụtá» ugwu na ajá» ndụ. Etu a ga-esi gbochilata nsogbu ndị a bụ site n’ịgba alụkwaghịm, di na nwunye inwe ezi ịhụnanya n’etiti onwe ha nakwa nwoke na nwaanyị chá»rỠịbanye n’alụmalụ inwe ezi mmụta banyere alụmalụ ma ghá»ta á»kwa ahụ ha na-achỠịbanye na ya nke á»ma tupu ha abanye. Nchá»cha a ga- abara á»ha mmadụ uru ime ka ha mata na á»ná»dụ mmadụ ná» na ya nwere ike ime ya ka o kpaa agwa o tosịghị ịkpa. Ọ ga-enyekwara ndị alụbeghị di aka ịmata na alụmalụ abụghị egwu achị ụtaba n’aka agba. Nke a ga-eme ka ha ghá»ta nke á»ma ihe á» putara tupu ha abanye na ya. Ọ ga-enyekwara ndị na-akpa ụdi agwa a aka ịmata na á» bụghị etu akị ilu si ada na ntị ka o si atá».

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

AGỤMAGỤ