ỊKPỌLITE EZI AKPARAMAGWA NA USORO OBIBI NDỤ NDỊ IGBO

Authors

  • Esther Ogochukwu Akpulu Ngalaba Amụmaụ Igbo, Afrịka Na Eshia Nnamdị Azikiwe University, Awka

Abstract

Ọtụtụ ndị Igbo ná» na mwute n’ihi etu ihe á»já»á» si arị elu n’ala Igbo. Usoro ezi akapramagwa bara uru nke ha kwenyesịrị ike na á» bụ ụzá» mmadụ kwesịrị isi bie ndụ dị ka nwkenye na Chi Ukwu, ịgba mbá», inye ụmụaka ezi á»zụzụ, na ihe ndị á»zá» na-alazi azụ. N’ á»ná»dụ ya, a na-enwe agwa á»já»á» dị iche iche dị ka nwanne amaghịzi nwanne ya, ịgba mbá» bụzi igbu oge, nne na nna enweghịzi ohere ịzụ ụmụaka ha nke á»ma n’ihi achụmego na ndị á»zá». Ọtụtụ emume á»dịnala ndị Igbo na-eme iji kwalite ezi akparamagwa adịghịkwa ebe ụfá»dụ ndị ha jisi ike ka na-eme adịghịzi ire etu ha dị na mbụ. Nke a abụghị naanị na á» na-echere á»ná»dụ nchekwa aka mgba kama á» na-ebikwa á»ná»dụ ekpemekpe na akụ na ụba ndị Igbo aka á»já»á». Omume á»já»á» niile ndị Igbo na-amụta na-emebiri ha ihe ebe á» dị ukwuu, á» bụladị na á» na-emegide ezi usoro iwu á»dịnala ndị Igbo bụ ndị e ji usoro akparamagwa kwesịrị ekwesị na ịsá»pụrụ iwu á»dịnala mara. Nke a ka o jiri dị mkpa ka ndị Igbo laghachi azụ n’ezi ụzá» ahụ ndị nna ha ochie hapụụrụ ha. A chá»pụtara na ihe kpatara nke a gụnyere mmeká»rịta omenala na ibe ya, mgbanwe so á»chịchị ndị mbịarachịwa, oke á»chịchá» were dịrị gawa. Ihe ndị Igbo kpá»rá» ezi agwa kwesịrị ekwesị nwere ike o nweghị ihe agbụrụ ndị á»zá» jiri ya kpá»rá» n’ ụdị na á» bara uru. Nchá»pụta gosiri na á»bịbịa ndị mbịarachịwa kụnyere mkpụrụ nleda anya n’ ụzá» ndụ ndị Igbo n’ụdị na usoro obibi ndụ na ezi akparamagwa kwesịrị ekwesị e ji mara ndi Igbo bụzi nke ekwesịghị ịga n’ihu ebe nke ndị Bekee ka mma n’ụdị á» bụla. E jikwa atụtụ fá»nshá»nalisti kemgbanwe á»ha were zipụta na ndaghachi azụ e nwere n’ezi akparamagwa ndị Igbo bụ n’ihi mmepe na mgbanwe sitere n’ịnabata omenala ndị mba á»zá». Ebumnuche nchá»cha a bụ izipụta na ndị Igbo agbahapụla á»tụtụ ụzá» ndụ e ji mara ha. Ọzá» bụkwa igosi ihe ndị kpatara ndaghachiazụ e nwere n’usoro obibi ndụ ndị Igbo nakwa iti mkpu na á» dị mkpa ịtụlitekwa ezi usoro akparamagwa kwesịrị ekwesị e ji mara ndị Igbo. Nchá»cha a zịpụtara ụfá»dụ usoro ezi akparamagwa kwesịrị ekwesị, ndaghachiazụ a na-ahụta na ha na ihe kpara ha. Ọ gakwara n’ihu tụpụta aro na mkpa á» dị ịtulitekwa ha. Usoro nchá»cha kenká»wa ke-sá»vee ka a gbasoro were mee nchá»cha a.

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

OMENALA