MMETỌ ỤMỤ AKA N’ALA IGBO DỊ KA MGBOCHI NYE NTOLITE HA

Authors

  • Chiamaka Patience Ilechukwu Nnamdi Azikiwe University, Awka
  • Daniel Ihunanya Ilechukwu Nnamdi Azikiwe University, Awka

Keywords:

mmetϙ ụmụ aka, njirimara, ala Igbo, steet Anambra

Abstract

Steet Anambra dị n’ala igbo nke dị n’á»dịda anyanwụ nke Naịjiria. Ndị Igbo bụ ndị a maara dị ka ndị na-ahụ ụmụaka n’anya. Ụmụaka ndị a na-adabere na nne na nna ha, ndị nkụzi na ndị ezi na ụlá» maka ihe á» bụla na-akpa ha. Mmeká»rịta a ụmụaka, nne na nna ha na ndị á»zá» na-enwe na-emetụta ihe niile banyere ha, otito ha, echiche ha, nsirihụ ndụ ha, mmeká»rịta ha na mmadụ ibe ha dgz. ụfá»dụ nne na nna n’iji zụpụta ụmụ ha na-emerụ ụmụ aka ahụ n’ihi ụdị ntaramahụhụ ha na-enye ụmụ aka. N’ala Igbo, á» na-ahịa ndị nne na nna ahụ na ndị okenye ndị á»zá» so azụ ụmụ ntakịrị ahụ ịchá»pụta ihe bụ mmetÏ™ na ụdịdị mmetÏ™ dị iche iche. Ụfá»dụ ụmụ aka n’ala Igbo gabịgara mmetÏ™ na-ezipụta otu ma á» bụ á»tụtụ n’ime akparamagwa a ga-ezipụta na nchá»cha a. Nchá»cha a ga-enyere nne na nna na ndị á»zá» na-azụ ụmụ aka aka ichá»pụta ihe ndị a.

Okwu dị mkpa: mmetϙ ụmụ aka, akparamagwa, ala Igbo

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

OMENALA