MKPỤRỤỤDAASỤSỤ NA MKPỤRỤASỤSỤ: MYIRI HA NA MKPA HA DỊ N’ASỤSỤ IGBO

Authors

  • Ngozi Anyaku Kanu Department of Igbo, African and Asian Studies Nnamdi Azikiwe University, Awka

Abstract

Ọtụtụ ndị mmadụ ji asụsụ eme ihe, mana á» bụghị á»tụtụ n’ime ha maara maka ihe ndị na-emebe asụsụ. Ihe ndị na-emebe asụsụ anyị na-asụ asụ na-esite na mkpụrụụdaasụsụ nakwa mkpụrụasụsụ. Ha abụỠsi n’amụmamụ Lingwistiiks n’alaka á»dịdị ụda asụsụ na mmebe okwu. N’imebe okwu ka ha abụỠna-adị mkpa, site na mmeká»rịta dị n’etiti ha. Mana á» bụghị onye á» bụla maara ụdị mmeká»rịta dị n’etiti ha nke na-emepụta asụsụ anyị na-ahụ anya. Ọ bụghịkwanụ imerime mmadụ maara ụdị mkpa mkpụrụụdaasụsụ na mkpụrụasụsụ dị n’asụsụ Igbo. Ọ bụ ya kpatara anyị jiri chá»á» ime nchá»cha n’isiokwu a bụ “Mkpụrụụdaasụsụ na Mkpụrụasụsụ: Myiri ha na mkpa ha dị n’asụsụ Igboâ€. Ebumnuche anyị ji maka ya eme nchá»cha a dị aná». Nke mbụ bụ ịká»wa ihe bụ mkpụrụụdaasụsụ. Nke abụỠbụ iká»wa ihe bụ mkpụrụasụsụ. Nke atá» bụ izipụta myiri dị na mkpụrụụdaasụsụ na mkpụrụasụsụ. Nke aná» ma bụrụ nke ikpeazụ bụ ịká»wa mkpa ma á» bụ uru mkpụrụụdaasụsụ na mkpụrụasụsụ bara n’asụsụ Igbo. Usoro anyị ji eme nchá»cha a bụ usoro nká»wa. Atụtụ anyị ji mee nchá»cha a bụ atụtụ Nká»wa ụtá»asụsụ (descriptive grammar theory). Anyị chá»pụtara na á» bụ site na mkpụrụụdaasụsụ ka e si enweta mkpụrụasụsụ. Ya mere nchá»cha a ga- abụ enyemaaka nye ndị nkụzi, ụmụakwụkwá», ndị odee akwụkwá» Igbo na ndị á»zá» nwere mmasị n’asusụ.

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

ASỤSỤ/LINGWISTIKS