About the Journal
Odezuruigbo bụ Já»nal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afịrịka na Eshia, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niileâ€. Ude ya na-edezu na mba niile site na Gá»á»gụl na Ntaneetị. Nke a mere na Jonal a, dị ka aha ya gosipụtara, metụtara mmadụ niile na mba niile. Ebumnuche Já»nal Odezuruigbo hiwere isi n’ime ka a mara na á» dị mkpa iji asụsụ Igbo depụta edemede nchá»cha e nyochara nke á»ma. Nke a ga-enye aka n’ịkwalite asụsụ Igbo, ma mee ka á» na-eto eto. Ọ na-anabatakwa edemede e dere na Bekee nke nakwa ewelite ogo asụsụ, omenala, amamihe, nsirihụ ụwa na njirimara ndị Igbo. Nke a pụtara na á» na-anabata edemede na atụmatụ á» bụla metụtara á»dịmma ndị mmadụ, akụká» ntá»ala, mmeká»rịta mmadụ na ibe ya, agụmagụ, ekpemekpe, omenala, agụmakwụkwá», á»chịchị, nka na ụzụ, w.d.g.
Edemede na-adị n’Odezuruigbo nwere ike bụrụ edemede mmeká»rịta zuru ụwa á»nụ, nke mmụta si na ya ga-ewulite asụsụ Igbo. Ọ nwekwara ike bụrụ nke si mba Eshia na Afịrịka kpá»mkwem, nke asụsụ Igbo ga-esi na ya nwee mmụta na mbawanye amamihe. Onye amaghị, ibe ezi ya.
Edemede nchá»cha a na-anabata n’Odezuruigbo bụ nke a kpachapụrụ anya, pịa aka, lebamie ha anya n’ime, weteruo ha n’ogo edemede otu mmụta n’ụwa dum na-eá¹…omi. Edemede ndị agafeghị n’anya agịga nnyocha, a ga-ezighachiri ha ndị dere ha.
Mmebere edemede Odezuruigbo nwere ike ịdị á»tụtụ. Nke a na-egosi ụdị mmasị na ntụkwasị obi ndị odee nwere na ya.
N’otu aka ahụ, okwu á» bụla na atụmaro á» bụla e bipụtara n’Odezuruigbo bụkwa nke ndị dere ha. Ọ bụghị nke Onye isi nhazi ma á» bụ Onye mbipụta. Ọrụ Onye isi nhazi jedebere n’ịhazi edemede. A na-ebipụta Já»nal Odezuruigbo kwa afá», tụmadị ugboro abụỠn’afá».
Onye Nhazi