NJIAMAATỤ N’AKWỤKWỌ AGỤMAGỤ IGBO: NNYOCHA ALA BINGO NA ELELỊA NA IHE O MERE

Authors

  • Edith U. Nwobu Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia Mahadum Nnamdi Azikiwe, Ọka
  • Precious O. Akidi Ngalaba amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia Mahadum Nnamdi Azikiwe, Ọka

Abstract

Nchá»cha a bụ maka nnyocha njiamaatụ n’agụmagụ Igbo, site n’ịgbado ụkwụ n’Ala Bingo na Elelịa Na Ihe O mere, nke D. N. Achara dere. Nchá»cha a bụ nke ebumnuche ya bụ igosipụta ụzá» dị iche iche odee si esite n’agwa na echiche dị iche iche pụtagasịrị ìhè n’akwụkwá» abụỠndị a zipụta mmetụta njiamaatụ n’ụwa a na-ahụ anya. N’ụwa a na-ahụ anya, á»tụtụ agwa na-arụ á»rụ na ya. á» bụ ya kpatara nchá»cha a jiri bụrụ nchá»cha ntinye n’á»rụ. N’iji mee nchá»cha a n’etu dị mma, a na-agbaso atụtụ njiamaatụ n’ịtụcha ngwa nchá»cha. Agwa ndị ahụ gụnyere nke Eze á»gara á»rụ n’afá» lá»ta n’afá», á»gụ, Mgba, Nnụnụ, Afá» Afá», Atimkpara, á»kpụ nká» ntị, Elelịa na Eze amaghị ihe á»ma. Nchá»pụta nchá»cha a na-egosi na agwa ndị a si n’agụmagụ abụỠa na-ezipụta njiamaatụ ihe ndị na-eme n’ụwa. A chá»pụtakwara na odee zipụtara echiche dị iche iche ndị gụnyere; amamihe, ogologo ntachi obi, mpako, á»hụ, ihu á»ma, mmegbu iji mee ka a hụ na ndị odee ji agụmagụ ha eme ugegbe ihe na-eme n’ụwa mmadụ.

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

AGỤMAGỤ