NJIKỌRỌ AGWA NA NDỊNA N’ONYE KPAA NKỤ AHỤHỤ NA AMAECHINA

Authors

  • Chiọma M. Akaeze Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ, Mahadum Naịjirịa, Nsụka
  • Sọpụrụchị C. Abọh Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ, Mahadum Naịjirịa, Nsụka
  • Augustina N. Eze Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ, Mahadum Naịjirịa, Nsụka
  • Juliana G. Mamah Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa Ndị Ọzọ, Mahadum Naịjirịa, Nsụka

Keywords:

Ejije, Feminizim, Agwa ukwu, Agwa nta, Agụmagụ

Abstract

Ọrụ nchá»cha a lebara anya na njiká»rá» agwa na ndịna n’ejije Onye Kpaa Nkụ Ahụhụ na Amaechina. Ebumnuche nchá»cha a bụ ịmata njiká»rá» agwa na ndịnaisiokwu ma á» bụ ndịnaya n’Onye Kpaa Nkụ Ahụhụ na Amaechina nakwa inyocha ka ndị odee si were kpụỠagwa n’ejije ha dị ka ha si bụrụ nwoke na nwaanyị. Nchá»cha a gbasoro usoro nkenụdị agwa site n’á»ná»dụ agwa weere n’ejije (agwa ukwu na agwa nta) nakwa echiche Woolf na Beauvoir gbasara jenda odee na akparamagwa agwa nwoke na nwaanyị ná» n’ejije were tụchaa njatụle sitere n’ejije abụỠndị e ji rụỠá»rụ. A chá»pụtara na e nwere ihe jiká»rá» agwa na ndịnaya nke bụ na ha abụỠna-ejiká» aka á»nụ ewepụta mbunuche odee nakwa nhazi ndị odee. A chá»pụtakwara na odee nwere ike isite n’á»kpụkpụ agwa ya n’ejije gosipụta ụdị mmadụ á» bụ dị ka nwoke maá»bụ nwaanyị. A hụtara na á» bụ eziokwu na á»tụtụ ndị odee na-esite n’á»kpụkpụ agwa dị n’ejije gosipụta ụdị mmadụ ha bụ dị ka nwoke maá»bụ nwaanyị mana nke a anaghị apụtacha ihe oge á»bụla maka Onye Kpaa Nkụ Ahụhụ akwadoghị echiche a. Odee bụ nwoke mana agwa ndị agwa ha dị njá» bụ ụmụnwoke ebe e nyere agwa ndị nwaanyị ezi akparamagwa. N’aka nke á»zá», Amaechina dabara n’echiche Woolf na Simeone. A chịká»tara na á» bụghị á»rụ agụmagụ niile ka echiche Woolf na Beauvoir na-adaba. Ndị nchá»cha á»zá» nwere ike ịgbaso usoro á»zá» n’ịtụcha agwa na ndịna n’ejije Igbo.

Downloads

Published

2020-08-14

Issue

Section

AGỤMAGỤ